Acts 28:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge ahụ nna Pọbiliọs nwere ahụ ọkụ na afọ ọsisa. Pọl banyere nꞌime obodo gaa leta ya kpeere ya ekpere bikwasịkwa ya aka. Ahụ dịrị ya mma ọsịịsọ.
Igbo 2006
O we rue, na nna Pọbliọs nēdina, aru-ọku na ọnyunyu-ọbara jidesiri ya ike: onye Pọl bakutere, we kpe ekpere, bikwasi ya aka abua me ka aru di ya ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, nna Pobilios nwere ahụ ọkụ na afọ ọsịsa, Pọl banyere nʼime obodo gaa leta ya, kpeere ya ekpere, bikwasịkwa ya aka. Ahụ dịkwara ya mma.