Acts 28:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, ndị nile nwere nrịrịa nꞌagwa etiti ahụ bịakwutere Pọl. Ọ gwọkwara ha.
Igbo 2006
Mb͕e emere nka, ndi fọduru n'agwe-etiti ahu ndi nāria nriaria we biakute ya, ewe me ka aru-ha di ike:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a mechara, ndị niile nwere nrịa nrịa nʼagwa etiti ahụ bịakwara, a gwọkwara ha.