Acts 3:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌotu ụbọchị, Pita na Jọn gara nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke ikpe ekpere. Ihe a mere nꞌelekere atọ nke ehihie.
Igbo 2006
Ma Pita na Jọn nārigo n'ulo uku Chineke n'oge hour ekpere, bù oge hour nke-iteghete.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ụbọchị Pita na Jọn na-aga nʼụlọnsọ ukwu ikpe ekpere nʼoge ekpere nʼelekere atọ nke ehihie.