Acts 3:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma dị ka nwoke ahụ siri jide Pita na Jọn aka, ndị mmadụ gbara ha gburugburu, nꞌakụkụ ụlọ nsọ ahụ a na-akpọ Mgbe ụlọ Solomọn. O juru ha anya nke ukwuu.
Igbo 2006
Ma mb͕e o nējide Pita na Jọn aka, ndi-Ju nile b͕akọrọ n'ebe ha nọ n'ìbà nke anākprọ ìbà Solomon, ibobo nwuru ha n'aru nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma dị ka o jidere Pita na Jọn aka, ndị mmadụ niile jiri mgbagwoju anya gbara ọsọ bịakwute ha nʼakụkụ ụlọnsọ ahụ ebe a na-akpọ mgbe ụlọ Solomọn.