Acts 3:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma unu gọnarịrị onye dị nsọ na onye ezi omume ahụ. Unu rịọrọ Pailet ka ọ hapụrụ unu ogbu mmadụ kama Jisọs.
Igbo 2006
Ma unu onwe-unu gọnariri Onye Nsọ na Onye Ezi Omume ahu, we riọ ka ewere amara nye unu ob͕u-madu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu gọnarịrị onye ahụ dị nsọ bụrụkwa onye ezi omume, ma rịọ ka a hapụrụ unu ogbu mmadụ.