Acts 3:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma unu gburu Jisọs bụ Onyenwe anyị na Onye na-enye ndụ. Ma Chineke akpọlitela ya site nꞌọnwụ. Anyị na-gbakwa ama na o biliri nꞌọnwụ nꞌezie!
Igbo 2006
unu we b͕ue Onye ahu nke nēdubà madu na ndu; Onye Chineke mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie; Onye ayi onwe-ayi bu ndi-àmà-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu gburu onye ahụ na-enye ndụ, ma Chineke akpọlitela ya site nʼọnwụ. Anyị bụ ndị akaebe ihe ndị a.