Acts 3:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ọ dị, Chineke esitela nꞌọrụ na omume unu mezuo ihe o kwuru na ọ ghaghị imezu site nꞌọnụ ndị amụma nꞌoge gara aga. Nꞌihi na ndị amụma kwuru na Kraịst ga-ahụ ahụhụ.
Igbo 2006
Ma ihe nile Chineke buru uzọ kwusa site n'ọnu ndi-amuma-Ya nile, na Kraist-Ya gāhu ahuhu, O mezuru ha otù a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke siri otu a mezuo ihe o kwuru site nʼọnụ ndị amụma niile na Kraịst ya aghaghị ịhụ ahụhụ.