Acts 3:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onyenwe anyị ga-emekwa ka agbamume nke ime mmụọ rute unu aka. Ọ ga-ezitekwara unu Jisọs Onye nzọpụta ahụ unu na-ele anya ya.
Igbo 2006
ka O we zite kwa Kraist ahu Onye eburu uzọ rọputara unu, bù Jisus:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ka enyekwa unu ntute nke ime mmụọ nke sitere nʼihu Onyenwe anyị, ma zitekwara unu Kraịst ahụ, bụ onye ahọpụtara nye unu, nke bụ Jisọs.