Acts 3:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ọ bụla jụrụ ige onye amụma ahụ ntị ka a ga-ala nꞌiyi, site nꞌetiti ndị mmadụ.’
Igbo 2006
Ma ọ gēru, na madu ọ bula, nke nāgaghi-ege nti Onye-amuma ahu, agēkpochapu ya n'etiti ndim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla jụrụ ige onye amụma ahụ ntị, ka a ga-ekewapụ kpamkpam site nʼetiti ndị ya ma bibiekwa ya.’