Acts 3:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ee, ndị amụma nile site na Samuel, na ndị nile bịara nꞌazụ ya, ndị ziri ụmụ Izirel ihe, kwuru okwu banyere ihe ndị a.
Igbo 2006
E, ndi-amuma nile site na Samuel na ndi soro ya n'azu, ka ha ra, bù ndi kwuru, ha kwusa-kwa-ra okwu banyere ubọchi nda.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼezie ndị amụma niile site na Samuel na ndị ọzọ so ya nʼazụ, bukwara amụma banyere ụbọchị ndị a.