bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Acts 3:5
Acts 3:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke ahụ letre anya. Ọ na-ele anya na ha ga-enye ya onyinye.
Igbo 2006
O we riba ha ama, nēle anya inata ihe n'aka-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O legidere ha anya chee na ha ga-enye ya onyinye.