Acts 3:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ wụliri ọtọ, bido ịga ije! O sooro Pita na Jọn baa nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ. Ọ na-aga, ọ na-awụli elu, na-eto Chineke.
Igbo 2006
O we wulie elu, guzo, je kwa ije; o we so ha ba n'ulo uku Chineke, nēje ije, nāwuli kwa, nēto kwa Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ wụliri elu nʼụkwụ ya, bido ịga ije. O soro ha baa nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ya na-aga, ya ana-awụlị elu, na-etokwa Chineke.