Acts 4:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs dị ka nkume nke unu bụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ. Ma ugbu a ọ ghọọla nkume dị mkpa nꞌụlọ ahụ.
Igbo 2006
Onye ahu bu nkume nke unu, bú ndi nēwu ulo, kpọrọ ihe-efu, nke ghọrọ isi nkuku ulo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs a bụ “ ‘nkume ahụ unu ndị na-ewu ụlọ jụrụ, nke ghọrọ nkume isi ntọala ụlọ.’