Acts 4:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha hụrụ na Pita na-ekwusi okwu ike, na-atụghị ụjọ, chọpụtakwa na ha bụ ndị na-amaghị akwụkwọ, ndị a na-azụghị nꞌụlọ akwụkwọ ndị Juu, ndị mmadụ efu, o juru ha anya! Ma mgbe ahụ ha chetara na ha bụ ndị ha na Jisọs yịkọrọ.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha huru nkwuwa-okwu nke Pita na Jọn, mb͕e ha ghọta-kwa-ra na ha bu ndi nāmaghi ihe na ndi nāmutaghi akwukwọ ri nne, o ju ha anya; ha we mata ha, na ha na Jisus anọwori.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha hụrụ nkwuwa okwu Pita na Jọn, na-atụghị ụjọ, ma chọpụtakwa na ha bụ ndị mmadụ nkịtị, na ndị a na-azụghị nʼụlọ akwụkwọ, o juru ha anya. Ma ha ghọtara na ha bụ ndị ha na Jisọs nọkọrọ.