Acts 4:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọzọ kwa, mgbe ha hụrụ nwoke ahụ a gwọrọ, ka o guzo nꞌihu ha, ha enweghị okwu ọ bụla ha nwere ikwu megide nke Pita kwuru.
Igbo 2006
Ebe ha hu-kwa-ra nwoke ahu nke emereri ka aru di ya ike ka ya na ha nēguzo, ha enweghi ihe ikwugide ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ha hụrụ nwoke ahụ a gwọrọ, ka o guzo nʼakụkụ ha, ha enweghị okwu ọbụla ha nwere ikwu megide nke a.