Acts 4:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ha mere bụ ịsị ha pụọ nꞌụlọ ikpe ahụ. Mgbe ha pụrụ, ha bidoro ịgba izu nꞌetiti onwe ha
Igbo 2006
Ma mb͕e ha gwasiri ha ka ha si na nnọkọ-ikpé-ha pua n'èzí, ha b͕a ìzù n'etiti onwe-ha,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha nyere iwu ka ha si nʼụlọikpe ahụ pụọ, ma bido ịgba izu nʼetiti onwe ha banyere nke a.