Acts 4:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha were iwe nꞌihi na Pita na Jọn na-ezi ndị mmadụ ihe. Ha na-ezi ha na ndị nwụrụ anwụ ga-ebilie ọzọ. Ha ji mbilite nꞌọnwụ Jisọs na-ama atụ.
Igbo 2006
ebe ike gwuru ha nọ̄ n'ihi na ha nēzi ndi-Ju ihe, nēkuwsa kwa nime Jisus nbilite site na ndi nwuru anwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha were oke iwe nʼihi na ha na-ezi ndị mmadụ ihe, na-ekwusakwa na nʼime Jisọs ka mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ dị.