Acts 4:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị eze nke ụwa ejikerela onwe ha. Ndị na-achị achị ezukọtakwala imegide Onyenwe anyị na onye ahụ ọ họpụtara.’
Igbo 2006
Ndi-eze uwa guzoro onwe-ha n'otù, Ndi-isi zukọ-kwa-ra, Imegide Onye-nwe-ayi, na imegide Kraist-Ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa, imegide Onyenwe anyị na imegide Onye ya e tere mmanụ.’