Acts 4:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha jidere Pita na Jọn tinye ha nꞌụlọ mkpọrọ, ka ha nọdụ nꞌebe ahụ ruo nꞌechi ya. Nꞌihi na oge e jidere ha bụ nꞌoge anyasị.
Igbo 2006
Ha we tukwasi ha aka, tiye ha n'ulo-nkpọrọ rue echi-ya: n'ihi na ọ bu anyasi ub͕u a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha jidere ha tinye ha nʼụlọ mkpọrọ, ruo nʼechi ya. Nʼihi na oge e jidere ha bụ nʼoge uhuruchi.