Acts 4:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O nweghị onye ihe kọrọ nꞌetiti ha. Nꞌihi na ndị nile nwere ala na ụlọ rere ha, wetakwa ego ha retara,
Igbo 2006
N'ihi na ọ dighi kwa onye ọ bula n'etiti ha nkpà nākpà: n'ihi na ka ha ra, bú ndi nwere ala ma-ọbu ulo, ha nēre ha, weta ọnu-ahia nile nke ihe nile erere,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị onye mkpa kpara nʼime ha, nʼihi na site nʼoge ruo nʼoge, ndị nwere ala maọbụ ụlọ na-ere ha, ma wetakwa ego ha retara na ha,