Acts 4:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
na Anas onyeisi nchụaja, na Kaifas na Jọn na Alegzanda, na ndị ọzọ, bụ ndị ikwu onyeisi nchụaja, zukọtara na Jerusalem.
Igbo 2006
Anas onye-isi-nchu-àjà nọ kwa n'ebe ahu, na Kaiafas, na Jọn, na Aleksanda, na ka ha ra, bú ndi sitere n'ikwu nke onye-isi-nchu-àjà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyeisi nchụaja bụ Anas nọ nʼebe ahụ, na Kaịfas na Jọn na Alegzanda, na ndị ọzọ bụ ndị ikwu onyeisi nchụaja.