Acts 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A kpọpụtara Pita na Jọn nꞌihu ha. Ha jụrụ ha ajụjụ sị, “Ọ bụ site nꞌike onye, na site nꞌaha onye, ka unu ji mee ihe ndị a?”
Igbo 2006
Mb͕e ha guzosiri ha n'etiti, ha jua ha, si, N'àha ike gini, ma-ọbu n'aha gini, ka unu onwe-unu mere nka?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha kpọpụtara ha nʼetiti ha, ha jụrụ ha, “Ọ bụ site nʼike onye, na site nʼaha onye, ka unu ji mee ihe a?”