Acts 5:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ dị otu nwoke a na-akpọ Ananayas. Ya na nwụnye ya Safaịra gbara izu ree ala ha nwere.
Igbo 2006
Ma otù nwoke nke anākpọ aha-ya Ananaias, ya na Safaira nwunye-ya, rere otù ihe o nwere,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu nwoke a na-akpọ Ananayas na nwunye ya bụ Safaịra rekwara ala nke ha.