Acts 5:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Oke egwu tụrụ nzukọ Kraịst nile. Oke egwu tụkwara ndị nile nụrụ akụkọ ndị a.
Igbo 2006
Nzukọ Kraist dum we tua oké egwu, ha na ndi nile ndi nuru ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oke egwu tụrụ nzukọ ahụ niile, tụọkwa ndị niile nụrụ akụkọ banyere ihe ndị a.