Acts 5:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha jidere ndị ozi a tinye ha nꞌụlọ mkpọrọ.
Igbo 2006
ha we tukwasi aka-ha n'aru ndi-ozi, tubà ha n'ulo-nkpọrọ ọra madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha jidere ndị ozi a tụba ha nʼụlọ mkpọrọ nke ọha mmadụ.