Acts 5:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ha ewetaghị ego nile ha retara. Ananayas zoro ụfọdụ nꞌime ego ahụ. Safaịra nwụnye ya matakwara. O kwenyere ka di ya zoo ego ahụ. Ma ego ha kwekọtara iwepụta ka Ananayas wetara nye ndị ozi.
Igbo 2006
we debere onwe-ya ufọdu nime ọnu-ahia-ya, nwunye-ya ma-kwa-ra, o we weta otù òkè, tọb͕ọ ya n'ukwu ndi-ozi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na nkwekọrịta ya na nwunye ya, o zoro ụfọdụ ego site nʼego ha retara nʼala ha ahụ, weta nke fọdụrụ bịa tọgbọ nʼụkwụ ndị ozi.