Acts 5:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ndị uwe ojii ahụ ahụghị ha nꞌụlọ mkpọrọ. Ha lọghachiri azụ kọọrọ onyeisi nchụaja ihe ha hụrụ. Ha gwara ha sị, “Anyị hụrụ na a kpọchiziri ụlọ mkpọrọ. Ndị nche guzokwa nꞌọnụ ụzọ. Ma mgbe anyị meghere ụzọ, o nweghị onye nọ nꞌime ụlọ ahụ!”
Igbo 2006
Ma ndi nēje ozi ndi biara ahughi ha n'ulo-nkpọrọ; ha we laghachi, kọrọ ha,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ndị ahụ ha zipụrụ ruru nʼụlọ mkpọrọ, ha ahụghị ndị ozi ahụ. Ha lọghachiri azụ kọọrọ ndị ọgbakọ ahụ ihe ha hụrụ,