Acts 5:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe onyeisi ndị agha na-eche ụlọ nsọ ukwu Chineke na ndị isi nchụaja nụrụ okwu ndị a, ọ gbara ha gharịị. Ha amaghị ihe ha ga-akpọ nke a.
Igbo 2006
Ma mb͕e ọchi-agha nke ulo Chineke na ndi-isi-nchu-àjà nuru okwu ndia, ha nwere obi abua nke-uku bayere ha ebe nka gērusi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe onyeisi ndị agha na-eche ụlọnsọ ukwu na ndịisi nchụaja nụrụ okwu ndị a, ọ gbara ha gharịị, ha na-eche ihe nke a ga-apụta.