Acts 5:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nꞌotu oge ahụ, otu onye batara gwa ha sị, “Lee! Ndị unu tinyere nꞌụlọ mkpọrọ guzo ugbu a nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke na-ezi ụmụ mmadụ ihe!”
Igbo 2006
Ma otù onye biara kọrọ ha, si, Le, ndikom ahu unu tubàra n'ulo-nkpọrọ nọ n'ulo uku Chineke nēguzo nēzí kwa ndi-Ju ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu oge ahụ, otu onye gbabatara gwa ha, “Leenụ! Ndị ahụ unu tụbara nʼụlọ mkpọrọ guzo ugbu a nʼime ụlọnsọ ukwu na-ezi ndị mmadụ ihe.”