Acts 5:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe a kpụtara ha nꞌihu nzukọ ahụ onyeisi nchụaja bidoro ịjụ ha ajụjụ na-asị,
Igbo 2006
Ma mb͕e ha kutasiri ha, ha guzoro ha n'etiti nnọkọ-ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe a kpụtara ha, e mere ka ha guzoro nʼihu ọgbakọ ndị Sanhedrin, onyeisi nchụaja jụrụ ha ajụjụ,