Acts 5:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke nna nna anyị akpọlitela Jisọs site nꞌili. Ọ bụkwa otu Jisọs ahụ unu gburu site nꞌịkpọgbu ya nꞌelu obe.
Igbo 2006
Chineke nke nna-ayi-hà mere ka Jisus si n'ọnwu bilie, Onye unu onwe-unu b͕uru, nākwuba Ya n'elu osisi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke nna nna anyị a kpọlitela Jisọs site nʼọnwụ bụ onye ahụ unu gburu site nʼịkpọgide ya nʼelu osisi.