Acts 5:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anyị na-agbakwa ama na ihe ndị a bụ eziokwu. Otu a kwa, Mmụọ Nsọ, onye Chineke nyere ndị na-erubere ya isi, na-agbakwa ama.”
Igbo 2006
Ayi onwe-ayi bu kwa ndi-àmà nke ihe ndia; Mọ Nsọ bu kwa onye-àmà, Onye Chineke nyere ndi nēkweyere Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị bụ ndị ama nke ihe ndị a, Mmụọ Nsọ onye Chineke nyere ndị na-erubere ya isi bụkwa onyeama.”