Acts 5:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị nọ na nzukọ ahụ nụrụ ihe ndị a, okwu a bara ha nꞌobi dị ka a ga-asị na e ji mma dụọ ha. Nke a mere ka ha jupụta nꞌọnụ ma. Ha kpebiri igbu ha.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha nuru nka, amapue ha n'obi-ha, ha we zube ib͕u ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nụrụ nke a, ọ gbawara ha obi, ha chọọ igbu ha.