Acts 5:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nzụkọ ahụ nabatara ndụmọdụ ya. Ha kpọrọ ndị ozi Kraịst ahụ tie ha ihe, nyekwa ha iwu ka ha kwụsị ikwu okwu nꞌaha Jisọs. Mgbe e mesịrị, ha hapụrụ ha ka ha laa.
Igbo 2006
Ha we kweyere ya: mb͕e ha kpọsiri ndi-ozi biakute ha, ha pia ha ihe, nye ha iwu ka ha ghara ikwu okwu n'aha Jisus, ha we rapu ha ka ha la.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọgbakọ ahụ nabatara ndụmọdụ ya. Ha kpọrọ ndị ozi ahụ pịa ha ihe, nyekwa ha iwu ka ha kwụsị ikwu okwu nʼaha Jisọs, hapụkwa ha ka ha laa.