Acts 5:42 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụbọchị nile, nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke, na nꞌụlọ ndị kwere ekwe dị iche iche, ndị ozi ahụ gara nꞌihu izi ihe na ikwusa ozi ọma Jisọs Kraịst.
Igbo 2006
Ma kwa-ubọchi, n'ulo uku Chineke na n'ulo nke aka ha, ha adighi-arapu izí ihe na izisa ozi ọma Jisus, na Ọ bu Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụbọchị niile, nʼime ụlọnsọ ukwu ma nʼụlọ ndị mmadụ ha na-akụzi ma na-ekwusa oziọma na Jisọs bụ Kraịst ahụ.