Acts 5:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụ okorọbịa ndị nọ nꞌebe ahụ batara jiri akwa kee Ananayas bupụ ya, gaa lie ya.
Igbo 2006
Ndi bu umu-okorọbia nime ha we bilie, ke ya ákwà, ha we bupu ya lìe ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ okorobịa ndị nọ ebe ahụ batara jiri akwa kee ozu ya bupụ ya ga lie.