Acts 5:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe awa atọ gasịrị, Safaịra nwụnye Ananayas batara. Ọ matabeghị ihe ọ bụla banyere ihe mere di ya.
Igbo 2006
Ma ihe ra ka oge hour atọ gasiri, mb͕e nwunye-ya batara nime, nāmataghi ihe emereri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ihe dịka awa atọ gasịrị, nwunye ya batakwara, ma ọ matabeghị ihe mere di ya.