Acts 5:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Pita jụrụ ya sị, “Gwa m, ego ole ka unu rere ala ahụ?” Safaịra gwara na ọ bụ ihe ahụ di ya gwara ya.
Igbo 2006
Pita we za ya, si, Gwam, ọ̀ bu ihe ra otú a ka unu rere iberibe ala unu? Ọ si, E, ihe ra otú a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita jụrụ ya, gwa m, “ọ bụ ego ole a ka gị na di gị retara ala ahụ?” Ọ sịrị, “E, ọ bụ ego ole ahụ ka anyị retara ya.”