Acts 6:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Stivin, nwoke jupụtara nꞌamamihe na ike Chineke, rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube na ụrụ ịtụnanya dị ukwuu.
Igbo 2006
Ma Stifen, ebe o juputara n'amara na ike, ọ nālu oké ọlu-ebube na ihe-iriba-ama di iche iche n'etiti ndi-Ju.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, Stivin, nwoke jupụtara nʼamara na nʼike Chineke rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube na ọrụ ịrịbama dị ukwuu nʼetiti ndị mmadụ.
Recommended Reading