Acts 8:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Igwe mmadụ gere ntị nꞌihe ọ na-ekwu nꞌihi na ha hụrụ ọrụ ebube ọ rụrụ.
Igbo 2006
Ìgwè madu nile we were otù obi nāṅa nti ihe nile Filip nēkwu, mb͕e ha nuru, hu kwa ihe-iriba-ama ọ nēme.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ gere ntị nʼihe Filip na-ekwu nʼihi na ha hụrụ ọrụ ịrịbama ọ rụrụ.