Acts 9:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Onyenwe anyị gwara ya sị, “Gaa ozi m ziri gị. Nꞌihi na ahọpụtala m Sọl ka o were ozi ọma m gaa mba nile, ma nꞌihu ndị eze, ma nꞌihu ụmụ Izirel.
Igbo 2006
Ma Onye-nwe-ayi siri ya, Ga: n'ihi na onye ahu bu ihe-ọlu arọputara nyem, ka o buru aham che n'iru mba ọzọ na ndi-eze, na umu Israel:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Onyenwe anyị gwara ya, “Gaa, nʼihi na ahọpụtala m nwoke a ka ọ bụrụ ngwa ọrụ m, onye ga-ewegara mba ndị ọzọ, ndị eze na ụmụ Izrel aha m.