Acts 9:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu mgbe ahụ, ihe dị ka akpịrịkpa sitere nꞌanya Sọl abụọ dapụta. O bidokwara ịhụ ụzọ ọzọ. Ananayas mekwara ya baptizim.
Igbo 2006
Ngwa ngwa ihe dika akpirikpa we si n'anya-ya dapu, eme-kwa-ra ka ọ hu uzọ; o we bilie, eme ya baptism;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu mgbe ahụ, ihe dịka akpịrịkpa sitere nʼanya ya dapụta, o bidokwara ịhụ ụzọ ọzọ. O biliri ọtọ, e mee ya baptizim.