Acts 9:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, o rituru nri, nweghachikwa ike ya. Ya na ndị kwere ekwe sooro nọdụ na Damaskọs ụbọchị ụfọdụ.
Igbo 2006
o we nara nri, ewe me ka ọ nwe ume. Ya na ndi nēso uzọ Jisus na Damaskọs we nọ ubọchi ufọdu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o richara nri, ọ nwetakwara ike ya. Ya na ndị na-eso ụzọ Jisọs nọrọ na Damaskọs ọtụtụ ụbọchị.