Acts 9:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị kwere ekwe nọ na Damaskọs nyeere Sọl aka ịgbapụ. Nꞌotu abalị, ha tinyere ya nꞌime nkata buru ibu, site nꞌoghere dị na mgbidi obodo ahụ wetuo ya nꞌofe nke ọzọ.
Igbo 2006
ma ndi nēso uzọ-ya kuru ya n'abali, weda ya n'ala site na mb͕idi nke obodo, nārada ya n'abọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụmụazụ ya kunyere ya na nkata amanyere ụdọ bufee ya nʼofe mgbidi nke obodo.