Acts 9:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Site nꞌoge ahụ, Sọl nọdụrụ na Jerusalem. Ya na ndị kwere ekwe mekọrịtakwara na-enweghị nsogbu ọ bụla.
Igbo 2006
Ya na ha we nọ, ọ nābata nāpu kwa na Jerusalem,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O soro ha na-agagharị na Jerusalem. Ọ na-ekwusakwa okwu nʼaha Onyenwe anyị na-atụghị egwu.