Acts 9:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị kwere ekwe nụrụ banyere nzube ha, ha mere ngwangwa zipụ Sọl obodo Tasọs.
Igbo 2006
Ma mb͕e umu-nna nime Kraist mazuru ya, ha dudara ya rue Sisaria, we zipu ya igaru Tasọs.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị kwere ekwe nụrụ banyere nzube ha, ha duuru ya gaa Sizaria site nʼebe ahụ zipụ ya ka ọ laa obodo Tasọs.