Acts 9:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu oge, mgbe Pita na-ejegharị site nꞌobodo ruo nꞌobodo, ọ gara ileta ndị kwere ekwe nọ nꞌobodo Lida.
Igbo 2006
O rue, mb͕e Pita nējezu n'ebe nile, ọ ridakuru kwa ndi nsọ ndi bi na Lida.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita na-ejegharị nʼetiti ndị kwere ekwe, ọ gakwara leta ndị nsọ nọ nʼobodo Lida.