Acts 9:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị nile nọ na Jopa nụrụ akụkọ a. Ọtụtụ mmadụ nabatara Onyenwe anyị.
Igbo 2006
Ewe mara ya na Jọpa dum: ọtutu madu we kwere n'Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A nụrụ akụkọ ihe a mere nʼebe niile na Jopa, nke mere ka ọtụtụ kwere nʼOnyenwe anyị.