Acts 9:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe nke a gasịrị, Pita nọgidere na Jopa ọtụtụ ụbọchị. Ọ nọdụrụ nꞌụlọ Saimọn, onye ọrụ ya bụ idozi akpụkpọ anụ.
Igbo 2006
O we rue, na ọ nọgidere ọtutu ubọchi na Jọpa n'ulo otù onye, bú Saimon, onye nēdozi akpukpọ anu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nọgidere na Jopa ọtụtụ ụbọchị. Ọ nọdụrụ nʼụlọ Saimọn, onye ọrụ ya bụ idozi akpụkpọ anụ.