Amos 6:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ gēru kwa, na ọ buru na ndikom iri fọduru n'otù ulo, na ha gānwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na mmadụ iri afọdụ nʼime otu ụlọ, ha niile aghaghị ịnwụ.